BBC ekpughela etu TB Joshua bụ onye nwe ụka ukwu a ma ama bụ nke e boro ebubo ọtụtụ ihe aruruala si megbuo ma kechie nwa ya tupu a chụpụ ya n'ụlọ na Legọs ebe ọ gbazi aka. "Nna m na-atụ ụjọ, mgbe ...